Joshụa 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ebe ndịda, e nwere ala dum nke ndị Kenan; tinyere Meara, nke ndị Saịdọn,+ ruo n’Efek, ruokwa n’ókè ndị Amọraịt; Ndị Ikpe 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Asha+ achụpụghị ndị bi n’Ako na ndị bi na Saịdọn+ na Alab na Akzib+ na Helba na Efik+ na Rihọb.+
4 N’ebe ndịda, e nwere ala dum nke ndị Kenan; tinyere Meara, nke ndị Saịdọn,+ ruo n’Efek, ruokwa n’ókè ndị Amọraịt;