Jenesis 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee gbaa ndụ+ na Bia-shiba, e mesịa, Abimelek biliri, ya na Faịkọl bụ́ onyeisi ndị agha ya, ha wee laghachi n’ala ndị Filistia.+ Ndị Ikpe 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova wee nọnyere Juda, o wee nweta ógbè bụ́ ugwu ugwu, ma o nweghị ike ịnapụ ndị bi na ndagwurugwu ala ha, n’ihi na ha nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma.+
32 Ha wee gbaa ndụ+ na Bia-shiba, e mesịa, Abimelek biliri, ya na Faịkọl bụ́ onyeisi ndị agha ya, ha wee laghachi n’ala ndị Filistia.+
19 Jehova wee nọnyere Juda, o wee nweta ógbè bụ́ ugwu ugwu, ma o nweghị ike ịnapụ ndị bi na ndagwurugwu ala ha, n’ihi na ha nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma.+