8 Jehova wee nyefee ha n’aka Izrel,+ ha wee na-egbu ha ma chụrụ ha ruo Saịdọn+ nke nwere ụba mmadụ, ruokwa Misrefọt-meyim+ na ndagwurugwu* Mizpe,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ; ha wee gbukata ha ruo mgbe ha na-ahapụghị onye ọ bụla n’ime ha ndụ.+
21 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin! Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+