Matiu 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ sịrị: “Korezin na Betsaịda, unu ga-ata ahụhụ, n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ ebube ndị a rụrụ n’ime unu, ha gaara echegharị kemgbe, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+
21 Ọ sịrị: “Korezin na Betsaịda, unu ga-ata ahụhụ, n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ ebube ndị a rụrụ n’ime unu, ha gaara echegharị kemgbe, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+