6 tinyere ndị niile bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, malite na Lebanọn+ ruo Misrefọt-meyim,+ ndị Saịdọn+ niile; mụ onwe m ga-anapụ ha ala ha n’ihu ụmụ Izrel.+ Naanị kenye ya Izrel dị ka ihe nketa, dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu.+
24 O si ebe ahụ bilie wee banye n’ógbè ndị dị gburugburu Taya na Saịdọn.+ O wee banye n’otu ụlọ, ọ chọghịkwa ka onye ọ bụla mara. Ma ọ pụghị izopụ ka ndị mmadụ ghara ịhụ ya;+