Matiu 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin! Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+ Matiu 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe Jizọs si n’ebe ahụ pụọ, ọ banyere ná mpaghara ndị dị na Taya na Saịdọn.+
21 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin! Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+