Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+ Jona 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe okwu ahụ ruru eze Ninive ntị,+ o biliri n’ocheeze ya wee yipụ uwe eze ya ma yiri ákwà iru uju wee nọdụ ala ná ntụ.+ Luk 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin!+ Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na a sị na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime unu, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
6 Mgbe okwu ahụ ruru eze Ninive ntị,+ o biliri n’ocheeze ya wee yipụ uwe eze ya ma yiri ákwà iru uju wee nọdụ ala ná ntụ.+
13 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin!+ Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na a sị na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime unu, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+