2 Ndị Kọrịnt 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu pụkwara inye aka site n’ịrịọsi arịrịọ ike n’ihi anyị,+ ka ọtụtụ ndị wee na-enye ekele+ n’ihi anyị maka ihe e ji obiọma nye anyị n’ihi ekpere nke ọtụtụ ndị.+
11 Unu pụkwara inye aka site n’ịrịọsi arịrịọ ike n’ihi anyị,+ ka ọtụtụ ndị wee na-enye ekele+ n’ihi anyị maka ihe e ji obiọma nye anyị n’ihi ekpere nke ọtụtụ ndị.+