Ndị Rom 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eji m aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nakwa ịhụnanya nke sitere na mmụọ nsọ+ na-agba unu ume, ụmụnna m, ka unu soro m na-ekpekusi Chineke ekpere ike n’ihi m,+ Ndị Filipaị 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 n’ihi na amaara m na nke a ga-eme ka a zọpụta m site n’arịrịọ unu na-arịọsi ike,+ sitekwa na mmụọ Jizọs Kraịst nke a ga-enye m,+ Faịlimọn 22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma tụkwasị na nke ahụ, doziere m ebe m ga-ebi,+ n’ihi na enwere m olileanya na site n’ekpere unu,+ a ga-eme ka m nwere onwe m+ n’ihi unu.
30 Eji m aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nakwa ịhụnanya nke sitere na mmụọ nsọ+ na-agba unu ume, ụmụnna m, ka unu soro m na-ekpekusi Chineke ekpere ike n’ihi m,+
19 n’ihi na amaara m na nke a ga-eme ka a zọpụta m site n’arịrịọ unu na-arịọsi ike,+ sitekwa na mmụọ Jizọs Kraịst nke a ga-enye m,+
22 Ma tụkwasị na nke ahụ, doziere m ebe m ga-ebi,+ n’ihi na enwere m olileanya na site n’ekpere unu,+ a ga-eme ka m nwere onwe m+ n’ihi unu.