26 Mgbe ihe inyeaka ahụ rutere, nke m ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu,+ bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ, nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa, ọ ga-agba àmà banyere m;+
11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya.