Jọn 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu ihe inyeaka, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa. Mgbe ọ bịara, ọ ga-agba àmà banyere m.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:26 Ụlọ Nche,9/15/1992, p. 15-16
26 M ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu ihe inyeaka, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa. Mgbe ọ bịara, ọ ga-agba àmà banyere m.+