Jọn 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ihe inyeaka ahụ rutere, nke m ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu,+ bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ, nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa, ọ ga-agba àmà banyere m;+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:26 Ụlọ Nche,9/15/1992, p. 15-16
26 Mgbe ihe inyeaka ahụ rutere, nke m ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu,+ bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ, nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa, ọ ga-agba àmà banyere m;+