Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+ Aịzaya 66:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na unu ga-aṅụ ara ọ ga-eji gụgụọ unu obi n’ụzọ zuru ezu, afọ ewee ju unu; n’ihi na unu ga-aṅụ ara, ọnụ ara nke ebube ya ga-atọ unu ụtọ nke ukwuu.+
17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+
11 n’ihi na unu ga-aṅụ ara ọ ga-eji gụgụọ unu obi n’ụzọ zuru ezu, afọ ewee ju unu; n’ihi na unu ga-aṅụ ara, ọnụ ara nke ebube ya ga-atọ unu ụtọ nke ukwuu.+