Mkpughe 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile+ n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ,+ iru uju ma ọ bụ mkpu ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịkwa adị ọzọ.+ Ihe mbụ niile agabigawo.”+
4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile+ n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ,+ iru uju ma ọ bụ mkpu ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịkwa adị ọzọ.+ Ihe mbụ niile agabigawo.”+