Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+ Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+
19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+