12 Ha ga-abịa tie mkpu ọṅụ n’ebe dị elu na Zayọn,+ ihu ha ga na-egbuke egbuke n’ihi ịdị mma Jehova,+ n’ihi ọka na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ na ụmụ ìgwè ewu na atụrụ na ụmụ ehi.+ Mkpụrụ obi ha ga-adịkwa ka ubi mmiri na-ede nke ọma,+ ha agakwaghị ahụsi anya ọzọ.”+