Abụ Ọma 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha lekwasịrị anya n’ebe ọ nọ, ihu ha wee na-egbuke egbuke,+Ọ dịghịkwa mgbe a ga-emenye ha ihere n’ihu.+ Aịzaya 60:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ya, ihu gị ewee na-egbuke egbuke,+ obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị ga-ejukwa gị obi, n’ihi na akụnụba nke oké osimiri ga-abịara gị; akụ̀ nke mba dị iche iche ga-abịara gị.+
5 Ha lekwasịrị anya n’ebe ọ nọ, ihu ha wee na-egbuke egbuke,+Ọ dịghịkwa mgbe a ga-emenye ha ihere n’ihu.+
5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ya, ihu gị ewee na-egbuke egbuke,+ obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị ga-ejukwa gị obi, n’ihi na akụnụba nke oké osimiri ga-abịara gị; akụ̀ nke mba dị iche iche ga-abịara gị.+