2 Ndị Kọrịnt 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụ ezie na anyị na-egbukepụ ebube Jehova+ dị ka enyo n’ihu a na-ekpuchighị ákwà, a na-agbanwe+ anyị niile+ inwe otu onyinyo ahụ+ site n’ebube ruo n’ebube,+ kpọmkwem dị ka Jehova bụ́ Mmụọ ahụ na-eme.+
18 Ọ bụ ezie na anyị na-egbukepụ ebube Jehova+ dị ka enyo n’ihu a na-ekpuchighị ákwà, a na-agbanwe+ anyị niile+ inwe otu onyinyo ahụ+ site n’ebube ruo n’ebube,+ kpọmkwem dị ka Jehova bụ́ Mmụọ ahụ na-eme.+