Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 3
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

2 Ndị Kọrịnt 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 5:12; 10:12
  • +Ọrụ 18:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:2
  • +Jn 5:36; 10:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 3:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:16; 1Kọ 3:5
  • +Jn 14:17
  • +Ọp 31:18; 34:1
  • +Ilu 3:3; 7:3; Ezi 11:19; 36:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 3:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:18; 1Kọ 2:7
  • +Ọp 4:15; Fil 2:13; 1Jn 2:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 28

    2/15/2002, p. 24-25

    11/15/2000, p. 17-19

    7/15/1990, p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 8:6; 1Jn 2:20
  • +Ro 13:9
  • +Ro 7:6
  • +Ga 3:10
  • +Jn 6:63

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2002, p. 24-25

    11/15/2000, p. 17-19

    7/15/1990, p. 14-15

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 108-112

2 Ndị Kọrịnt 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 7:10
  • +Ọp 31:18; 32:16
  • +Ọp 34:29
  • +Ọp 34:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:4; Ga 3:5
  • +Hib 2:4; 1Pi 4:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 27:26
  • +Ọp 34:35
  • +Ro 3:21; 2Kọ 5:18
  • +2Kọ 4:6

2 Ndị Kọrịnt 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:15
  • +Kọl 2:17

2 Ndị Kọrịnt 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:16; 24:17
  • +Hib 12:22

2 Ndị Kọrịnt 3:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:33
  • +Ro 10:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:7
  • +Aịz 6:10; Jn 12:40
  • +Ro 7:6; Efe 2:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2009, p. 21

    8/15/2005, p. 20

    3/15/2004, p. 16

    2/1/1998, p. 10

    3/1/1995, p. 19

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:21
  • +Ro 11:8

2 Ndị Kọrịnt 3:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:34; Ro 11:23, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2018, p. 9

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 23

    7/15/1990, p. 16-17

2 Ndị Kọrịnt 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 6:3; Jn 4:24
  • +Ga 5:18
  • +Aịz 61:1
  • +Ro 6:14; 8:15; Ga 5:1, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2018, p. 19-20

    4/2018, p. 8-9

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 10

    1/15/1991, p. 6

2 Ndị Kọrịnt 3:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 138:5; Aịz 40:5; 60:1
  • +Jn 1:12; Ga 4:5
  • +Ro 8:30
  • +Efe 4:24; 5:1
  • +Ro 8:30; 1Kọ 13:12; 1Pi 1:4; 1Jn 3:2
  • +2Kọ 4:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2012, p. 23-24

    8/15/2005, p. 14-15, 24

    3/15/2004, p. 16-17

    9/15/1990, p. 26

    8/15/1990, p. 29

    7/15/1990, p. 17-18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 3:12Kọ 5:12; 10:12
2 Kọr. 3:1Ọrụ 18:27
2 Kọr. 3:21Kọ 9:2
2 Kọr. 3:2Jn 5:36; 10:38
2 Kọr. 3:3Ro 15:16; 1Kọ 3:5
2 Kọr. 3:3Jn 14:17
2 Kọr. 3:3Ọp 31:18; 34:1
2 Kọr. 3:3Ilu 3:3; 7:3; Ezi 11:19; 36:26
2 Kọr. 3:4Efe 3:12
2 Kọr. 3:5Ro 15:18; 1Kọ 2:7
2 Kọr. 3:5Ọp 4:15; Fil 2:13; 1Jn 2:27
2 Kọr. 3:6Hib 8:6; 1Jn 2:20
2 Kọr. 3:6Ro 13:9
2 Kọr. 3:6Ro 7:6
2 Kọr. 3:6Ga 3:10
2 Kọr. 3:6Jn 6:63
2 Kọr. 3:7Ro 7:10
2 Kọr. 3:7Ọp 31:18; 32:16
2 Kọr. 3:7Ọp 34:29
2 Kọr. 3:7Ọp 34:30
2 Kọr. 3:8Ọrụ 2:4; Ga 3:5
2 Kọr. 3:8Hib 2:4; 1Pi 4:14
2 Kọr. 3:9Di 27:26
2 Kọr. 3:9Ọp 34:35
2 Kọr. 3:9Ro 3:21; 2Kọ 5:18
2 Kọr. 3:92Kọ 4:6
2 Kọr. 3:10Kọl 2:15
2 Kọr. 3:10Kọl 2:17
2 Kọr. 3:11Ọp 19:16; 24:17
2 Kọr. 3:11Hib 12:22
2 Kọr. 3:121Pi 1:3
2 Kọr. 3:13Ọp 34:33
2 Kọr. 3:13Ro 10:4
2 Kọr. 3:14Ro 11:7
2 Kọr. 3:14Aịz 6:10; Jn 12:40
2 Kọr. 3:14Ro 7:6; Efe 2:15
2 Kọr. 3:15Ọrụ 15:21
2 Kọr. 3:15Ro 11:8
2 Kọr. 3:16Ọp 34:34; Ro 11:23, 26
2 Kọr. 3:17Je 6:3; Jn 4:24
2 Kọr. 3:17Ga 5:18
2 Kọr. 3:17Aịz 61:1
2 Kọr. 3:17Ro 6:14; 8:15; Ga 5:1, 13
2 Kọr. 3:18Ọm 138:5; Aịz 40:5; 60:1
2 Kọr. 3:18Jn 1:12; Ga 4:5
2 Kọr. 3:18Ro 8:30
2 Kọr. 3:18Efe 4:24; 5:1
2 Kọr. 3:18Ro 8:30; 1Kọ 13:12; 1Pi 1:4; 1Jn 3:2
2 Kọr. 3:182Kọ 4:6
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
2 Ndị Kọrịnt 3:1-18

2 Ndị Kọrịnt

3 Ànyị na-amaliteghachi ikwu okwu ọma banyere onwe anyị?+ Ka ọ̀ dị anyị mkpa, ma eleghị anya, dị ka ọ dị ndị ụfọdụ, idetara unu akwụkwọ ozi,+ ma ọ bụ ịnata akwụkwọ ozi nkọwa n’aka unu? 2 Ọ bụ unu bụ akwụkwọ ozi+ anyị, nke e dere n’obi anyị, nke mmadụ niile maara ma na-agụ.+ 3 N’ihi na e gosiwo na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị onwe anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ink dee, kama e ji mmụọ+ nke Chineke dị ndụ dee ya, ọ bụghị ná mbadamba nkume,+ kama ná mbadamba anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.+

4 Site na Kraịst, anyị nwere ụdị obi ike a+ n’ebe Chineke nọ. 5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+ 6 bụ́ onye meworo n’ezie ka anyị ruo eru nke ọma ịbụ ndị ozi nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ;+ n’ihi na iwu e dere ede na-ama ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka a dị ndụ.+

7 Ọ bụrụkwa na Iwu ahụ nke na-eweta amamikpe ọnwụ+ na nke a kanyere mkpụrụ akwụkwọ ya na nkume+ bịara n’ebube,+ nke mere na ụmụ Izrel enweghị ike ilegide anya n’ihu Mozis n’ihi ebube nke si n’ihu ya na-egbukepụ,+ bụ́ ebube nke a ga-ewepụ ewepụ, 8 gịnị mere nkesa nke mmụọ nsọ+ na-agaghị eji nwee ebube ka ukwuu?+ 9 N’ihi na ọ bụrụ na Iwu ahụ nke na-ekesa amamikpe+ dị ebube,+ nkesa ezi omume+ nwere ebube ka ukwuu.+ 10 N’eziokwu, ọbụna ihe ahụ e mere ka ọ dị ebube mgbe mbụ abụrụwo ihe e wepụrụ ebube+ ya n’ihi ebube nke karịrị ya.+ 11 N’ihi na ọ bụrụ na e ji ụzọ dị ebube webata ihe ahụ a ga-ewepụ ewepụ,+ ihe ahụ nke na-adịgide adịgide ga-enwe ebube ka ukwuu.+

12 Ya mere, ebe anyị nwere olileanya dị otú ahụ,+ anyị nwere nkwuwa okwu dị ukwuu, 13 ọ bụghịkwa ime dị ka mgbe Mozis na-ekpukwasị ákwà mkpuchi+ n’ihu ya ka ụmụ Izrel wee ghara ilegide anya n’ọgwụgwụ+ nke ihe ahụ a ga-ewepụ ewepụ. 14 Ma e mere ka ike iche echiche ha ghara ịdịkwa nkọ.+ N’ihi na ruo taa, a dịghị ekpupụ otu ákwà mkpuchi ahụ mgbe a na-agụ ọgbụgba ndụ+ ochie ahụ, n’ihi na a na-ewepụ ya site n’aka Kraịst.+ 15 N’eziokwu, ruo taa, mgbe ọ bụla a na-agụ akwụkwọ Mozis,+ ákwà mkpuchi na-adị n’obi ha.+ 16 Ma mgbe a laghachiri n’ebe Jehova nọ, a na-ewepụ ákwà mkpuchi ahụ.+ 17 Jehova bụ Mmụọ ahụ;+ ebe ọ bụla mmụọ+ Jehova+ dị, n’ebe ahụ ka nnwere onwe+ dị. 18 Ọ bụ ezie na anyị na-egbukepụ ebube Jehova+ dị ka enyo n’ihu a na-ekpuchighị ákwà, a na-agbanwe+ anyị niile+ inwe otu onyinyo ahụ+ site n’ebube ruo n’ebube,+ kpọmkwem dị ka Jehova bụ́ Mmụọ ahụ na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya