Jọn 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ,+ nke ụwa na-apụghị inweta,+ n’ihi na ọ dịghị ahụ ya, ọ maghịkwa ya. Unu maara ya, n’ihi na ọ na-adịgide n’ebe unu nọ, ọ dịkwa n’ime unu.+
17 bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ,+ nke ụwa na-apụghị inweta,+ n’ihi na ọ dịghị ahụ ya, ọ maghịkwa ya. Unu maara ya, n’ihi na ọ na-adịgide n’ebe unu nọ, ọ dịkwa n’ime unu.+