Jọn 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 ya bụ, mmụọ nke eziokwu,+ nke ụwa na-enweghị ike inweta n’ihi na ụwa anaghị ahụ ya, ọ maghịkwa ya.+ Unu ma ya n’ihi na ọ dị n’ime unu, ọ na-adịgidekwa n’ime unu. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:17 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 275 Ụlọ Nche,9/15/1992, p. 15-16 Atọ n’Ime Otu, p. 22
17 ya bụ, mmụọ nke eziokwu,+ nke ụwa na-enweghị ike inweta n’ihi na ụwa anaghị ahụ ya, ọ maghịkwa ya.+ Unu ma ya n’ihi na ọ dị n’ime unu, ọ na-adịgidekwa n’ime unu.