Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+ Ọpụpụ 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ dị ka ndị nke mbụ ahụ,+ m ga-edekwa n’elu mbadamba nkume ndị ahụ okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ,+ ndị ị kụriri.+
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
34 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ dị ka ndị nke mbụ ahụ,+ m ga-edekwa n’elu mbadamba nkume ndị ahụ okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ,+ ndị ị kụriri.+