10 Jehova wee nye m mbadamba nkume abụọ e ji mkpịsị aka Chineke dee ihe na ha;+ e dekwara na ha okwu niile Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu n’ugwu ahụ n’ụbọchị unu zukọtara.+
3 N’ihi na e gosiwo na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị onwe anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ink dee, kama e ji mmụọ+ nke Chineke dị ndụ dee ya, ọ bụghị ná mbadamba nkume,+ kama ná mbadamba anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.+