Ọpụpụ 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ụda opi ahụ nọ na-adasikwu ike, Mozis malitere ikwu okwu, ezi Chineke wee malite iji oké olu na-aza ya.+ Diuterọnọmi 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ụbọchị i guzoro n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị na Horeb,+ mgbe Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu+ m n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+ Diuterọnọmi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee si n’etiti ọkụ+ ahụ malite ịgwa unu okwu. Olu okwu ka unu nụrụ, ma ọ dịghị ọdịdị+ ọ bụla unu hụrụ—ọ dịghị ma e wezụga olu unu nụrụ.+
19 Mgbe ụda opi ahụ nọ na-adasikwu ike, Mozis malitere ikwu okwu, ezi Chineke wee malite iji oké olu na-aza ya.+
10 n’ụbọchị i guzoro n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị na Horeb,+ mgbe Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu+ m n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+
12 Jehova wee si n’etiti ọkụ+ ahụ malite ịgwa unu okwu. Olu okwu ka unu nụrụ, ma ọ dịghị ọdịdị+ ọ bụla unu hụrụ—ọ dịghị ma e wezụga olu unu nụrụ.+