20 Mozis wee sị ha: “Unu atụla egwu, n’ihi na ọ bụ ile unu ule mere ezi Chineke ji bịa,+ nakwa ka egwu ya wee dịgide n’ihu unu ka unu wee ghara imehie.”+
29 A sị nnọọ na ha ga-azụlite obi ha nke a ịtụ egwu m+ nakwa idebe ihe niile m nyere n’iwu+ mgbe niile, ka ihe wee gaziere ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi!+