Ọpụpụ 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis:+ “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụmụ Izrel, ‘Unu onwe unu ahụwo na ọ bụ site n’eluigwe ka m gwara unu okwu.+ Ndị Hibru 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na ụda opi+ na olu okwu;+ nke bụ́ olu ndị Izrel nụrụ wee rịọ ka a ghara ịgwa ha okwu ọ bụla ọzọ.+
22 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis:+ “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụmụ Izrel, ‘Unu onwe unu ahụwo na ọ bụ site n’eluigwe ka m gwara unu okwu.+