16 ka m wee bụrụ onye ozi Kraịst Jizọs nke na-ejere ọha mmadụ bụ́ ndị mba ọzọ ozi,+ na-arụ ọrụ dị nsọ nke ozi ọma+ banyere Chineke, ka àjà+ ahụ, ya bụ, ndị mba ọzọ a, wee bụrụ ihe dị ya mma,+ ebe e ji mmụọ nsọ na-edo ya nsọ.+
5 Gịnịzi ka Apọlọs bụ?+ Ee, gịnị ka Pọl bụ? Ha bụ ndị ozi+ ndị unu si n’aka ha ghọọ ndị kwere ekwe, ọbụna dị ka Onyenwe anyị nyere onye nke ọ bụla ọrụ.