Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 3
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:3; 1Kọ 2:15; Kọl 1:9; Jud 19
  • +1Kọ 14:20

1 Ndị Kọrịnt 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 5:12, 14
  • +Hib 5:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1996, p. 29

1 Ndị Kọrịnt 3:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:7; Ga 5:17
  • +Ro 13:13; 2Kọ 12:20; Ga 5:19
  • +1Pi 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1991, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 3:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:12; 11:18

1 Ndị Kọrịnt 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24
  • +2Kọ 3:6; Kọl 1:23; 1Ti 1:12

1 Ndị Kọrịnt 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:4
  • +Ọrụ 18:25, 28; 19:1
  • +Aịz 55:10; 2Kọ 9:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2021, p. 3

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 12

    10/1/1996, p. 22

    3/1/1993, p. 20-23

1 Ndị Kọrịnt 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 12:11; Ga 6:3
  • +Ro 9:16; 2Kọ 6:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 12, 16

    3/1/1993, p. 20-23

1 Ndị Kọrịnt 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 3:28
  • +Ro 2:6; 1Kọ 4:5; Fil 2:13; Mkp 22:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2018, p. 15

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 92

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 13-14

    Atọ n’Ime Otu, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:6
  • +Mt 13:38
  • +Efe 2:22; 1Pi 2:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 132

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2021, p. 3

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 21

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2018, p. 23

    Ụlọ Nche,

    11/15/2012, p. 16-17

    7/15/1999, p. 12

    11/1/1998, p. 8

    3/1/1993, p. 21

1 Ndị Kọrịnt 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:10
  • +Ro 15:20; Hib 6:1
  • +1Pi 4:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 13

    11/1/1998, p. 8-10, 14-15

1 Ndị Kọrịnt 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 28:16; 1Pi 2:6
  • +Ọm 118:22; Mt 21:42; Ọrụ 4:11; Efe 2:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 13-14

    11/1/1998, p. 9-10

    7/1/1991, p. 24-25

1 Ndị Kọrịnt 3:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 12-13

    11/1/1998, p. 10-13

    7/1/1991, p. 26

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 55

1 Ndị Kọrịnt 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 11:35; Zek 13:9; 1Pi 1:7; 4:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 12-13

    12/15/1998, p. 30

    11/1/1998, p. 10-11

    7/1/1991, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 7:25
  • +1Kọ 9:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 11-12

    7/1/1991, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 3:19
  • +Jud 23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 11-13

1 Ndị Kọrịnt 3:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 6:16; Efe 2:21; 1Pi 2:5
  • +Ro 8:9; 1Kọ 6:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 29

1 Ndị Kọrịnt 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 54:15; 2Te 1:6
  • +Ọm 11:4
  • +2Kọ 6:16
  • +1Pi 2:5

1 Ndị Kọrịnt 3:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 3:7; Lu 16:8
  • +Da 12:3, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1992, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 3:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:20
  • +Job 5:13; Lu 20:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2019, p. 21-25

1 Ndị Kọrịnt 3:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 94:11

1 Ndị Kọrịnt 3:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:15

1 Ndị Kọrịnt 3:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:12
  • +Ro 8:38

1 Ndị Kọrịnt 3:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:9; 2Kọ 10:7
  • +1Kọ 11:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 3:1Mt 5:3; 1Kọ 2:15; Kọl 1:9; Jud 19
1 Kọr. 3:11Kọ 14:20
1 Kọr. 3:2Hib 5:12, 14
1 Kọr. 3:2Hib 5:13
1 Kọr. 3:3Ro 8:7; Ga 5:17
1 Kọr. 3:3Ro 13:13; 2Kọ 12:20; Ga 5:19
1 Kọr. 3:31Pi 4:3
1 Kọr. 3:41Kọ 1:12; 11:18
1 Kọr. 3:5Ọrụ 18:24
1 Kọr. 3:52Kọ 3:6; Kọl 1:23; 1Ti 1:12
1 Kọr. 3:6Ọrụ 18:4
1 Kọr. 3:6Ọrụ 18:25, 28; 19:1
1 Kọr. 3:6Aịz 55:10; 2Kọ 9:10
1 Kọr. 3:72Kọ 12:11; Ga 6:3
1 Kọr. 3:7Ro 9:16; 2Kọ 6:1
1 Kọr. 3:8Ga 3:28
1 Kọr. 3:8Ro 2:6; 1Kọ 4:5; Fil 2:13; Mkp 22:12
1 Kọr. 3:91Kọ 3:6
1 Kọr. 3:9Mt 13:38
1 Kọr. 3:9Efe 2:22; 1Pi 2:5
1 Kọr. 3:101Kọ 15:10
1 Kọr. 3:10Ro 15:20; Hib 6:1
1 Kọr. 3:101Pi 4:11
1 Kọr. 3:11Aịz 28:16; 1Pi 2:6
1 Kọr. 3:11Ọm 118:22; Mt 21:42; Ọrụ 4:11; Efe 2:20
1 Kọr. 3:13Da 11:35; Zek 13:9; 1Pi 1:7; 4:12
1 Kọr. 3:14Mt 7:25
1 Kọr. 3:141Kọ 9:17
1 Kọr. 3:15Ezi 3:19
1 Kọr. 3:15Jud 23
1 Kọr. 3:162Kọ 6:16; Efe 2:21; 1Pi 2:5
1 Kọr. 3:16Ro 8:9; 1Kọ 6:19
1 Kọr. 3:17Aịz 54:15; 2Te 1:6
1 Kọr. 3:17Ọm 11:4
1 Kọr. 3:172Kọ 6:16
1 Kọr. 3:171Pi 2:5
1 Kọr. 3:18Ilu 3:7; Lu 16:8
1 Kọr. 3:18Da 12:3, 10
1 Kọr. 3:191Kọ 1:20
1 Kọr. 3:19Job 5:13; Lu 20:23
1 Kọr. 3:20Ọm 94:11
1 Kọr. 3:212Kọ 4:15
1 Kọr. 3:221Kọ 1:12
1 Kọr. 3:22Ro 8:38
1 Kọr. 3:23Jn 17:9; 2Kọ 10:7
1 Kọr. 3:231Kọ 11:3
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 3:1-23

1 Ndị Kọrịnt

3 N’ihi ya, ụmụnna m, enweghị m ike ịgwa unu okwu dị ka ndị mmụọ nsọ na-achị,+ kama dị ka ndị anụ ahụ́ na-achị, dị ka ụmụ ọhụrụ+ n’ime Kraịst. 2 Enyere m unu mmiri ara, ọ bụghị nri siri ike,+ n’ihi na unu esichabeghị ike. N’eziokwu, unu esichabeghịkwa ike ugbu a,+ 3 n’ihi na unu ka bụ ndị anụ ahụ́ na-achị.+ N’ihi na ebe e nwere ekworo na esemokwu n’etiti unu,+ ọ̀ bụ na unu abụghị ndị anụ ahụ́ na-achị, ọ̀ bụkwa na unu adịghị eje ije dị ka ụmụ mmadụ si eje?+ 4 N’ihi na mgbe otu onye na-asị: “Abụ m nke Pọl,” ma onye ọzọ asị: “Abụ m nke Apọlọs,”+ ọ̀ bụ na unu na ndị ọzọ aghọbeghị otu ihe?

5 Gịnịzi ka Apọlọs bụ?+ Ee, gịnị ka Pọl bụ? Ha bụ ndị ozi+ ndị unu si n’aka ha ghọọ ndị kwere ekwe, ọbụna dị ka Onyenwe anyị nyere onye nke ọ bụla ọrụ. 6 Akụrụ m+ mkpụrụ, Apọlọs gbara ya mmiri,+ ma ọ bụ Chineke na-eme ka o too;+ 7 nke mere na onye na-akụ+ mkpụrụ abụghị ihe ọ bụla, onye na-agba ya mmiri abụghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ Chineke onye na-eme ka o too+ bụ ihe niile. 8 Ya mere, onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri bụ otu,+ ma onye ọ bụla ga-anata ụgwọ ọrụ nke ya dị ka ndọgbu ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ si dị.+ 9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+

10 Dị ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ si dị,+ bụ́ nke e nyere m, dị ka onye nduzi ọrụ nke maara ihe, atọrọ m ntọala,+ ma onye ọzọ na-ewu ụlọ n’elu ya. Ma ka onye ọ bụla na-elezi anya otú o si ewu ụlọ n’elu ya.+ 11 N’ihi na mmadụ ọ bụla apụghị ịtọ ntọala ọzọ+ karịa nke a tọworo, nke bụ́ Jizọs Kraịst.+ 12 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla ejiri ọlaedo, ọlaọcha, nkume dị oké ọnụ ahịa, osisi, ahịhịa, okporo ọka wuo ụlọ n’elu ntọala ahụ, 13 ọrụ onye ọ bụla ga-apụta ìhè, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè, n’ihi na a ga-eji ọkụ kpughee ya;+ ọkụ ahụ ga-egosi ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ. 14 Ọ bụrụ na ihe onye ọ bụla rụrụ, nke o wuru n’elu ntọala ahụ, adịgide,+ ọ ga-anata ụgwọ ọrụ;+ 15 ọ bụrụ na ọkụ erepịa ọrụ onye ọ bụla, ihe ga-efunahụ ya, ma a ga-azọpụta ya onwe ya;+ ma, ọ bụrụ otú ahụ, ọ ga-adị ka ọ̀ bụ site n’ọkụ.+

16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na unu bụ ụlọ nsọ Chineke,+ nakwa na mmụọ Chineke bi n’ime unu?+ 17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ebibie ụlọ nsọ Chineke, Chineke ga-ebibi ya;+ n’ihi na ụlọ nsọ Chineke dị nsọ,+ bụ́ ụlọ nsọ+ nke unu bụ.+

18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+ 19 N’ihi na amamihe nke ụwa a bụ ihe nzuzu n’ebe Chineke nọ;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha.”+ 20 E dekwara, sị: “Jehova maara na ihe ndị maara ihe na-atụgharị n’uche bụ ihe efu.”+ 21 N’ihi ya, ka onye ọ bụla ghara iji ndị mmadụ na-anya isi; n’ihi na ihe niile bụ nke unu,+ 22 ma ọ̀ bụ Pọl ma ọ bụ Apọlọs+ ma ọ bụ Sifas ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ndụ ma ọ bụ ọnwụ ma ọ bụ ihe ndị dị adị ugbu a n’ebe a ma ọ bụ ihe ndị gaje ịbịa,+ ihe niile bụ nke unu; 23 unu onwe unu bụ nke Kraịst;+ ma Kraịst bụ nke Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya