Ndị Rom 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ọ dabeere, ọ bụghị n’onye na-achọ ma ọ bụ n’onye na-agba ọsọ, kama na Chineke,+ onye na-eme ebere.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebe anyị na ya na-arụkọ ọrụ,+ anyị na-arịọsikwa unu ike ka unu ghara ịnara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ma nzube ya efunahụ unu.+
16 Ya mere, ọ dabeere, ọ bụghị n’onye na-achọ ma ọ bụ n’onye na-agba ọsọ, kama na Chineke,+ onye na-eme ebere.+
6 Ebe anyị na ya na-arụkọ ọrụ,+ anyị na-arịọsikwa unu ike ka unu ghara ịnara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ma nzube ya efunahụ unu.+