Ndị Rom 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihi na ịtụkwasị uche n’anụ ahụ́ pụtara ịbụ onye iro+ Chineke, n’ihi na ọ dịghị n’okpuru+ iwu Chineke, n’eziokwu, ọ pụghịkwa ịdị. Ndị Galeshia 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+
7 n’ihi na ịtụkwasị uche n’anụ ahụ́ pụtara ịbụ onye iro+ Chineke, n’ihi na ọ dịghị n’okpuru+ iwu Chineke, n’eziokwu, ọ pụghịkwa ịdị.
17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+