1 Ndị Kọrịnt 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 n’ihi na unu ka na-eche echiche otú ụwa si eche.*+ Unu na-enwere ibe unu anyaụfụ, na-esekwa okwu. N’ihi ya, unu na-eche echiche otú ụwa si eche,+ na-akpakwa àgwà otú mmadụ nkịtị si akpa. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,3/1/1991, p. 21-22
3 n’ihi na unu ka na-eche echiche otú ụwa si eche.*+ Unu na-enwere ibe unu anyaụfụ, na-esekwa okwu. N’ihi ya, unu na-eche echiche otú ụwa si eche,+ na-akpakwa àgwà otú mmadụ nkịtị si akpa.