Ndị Galeshia 5:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọrụ ndị e ji mara anụ ahụ́ doro anya. Ha bụ ịkwa iko,*+ adịghị ọcha, ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,*+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndị kwe na ndị ekweghị, nkewa, inwe òtù,
19 Ọrụ ndị e ji mara anụ ahụ́ doro anya. Ha bụ ịkwa iko,*+ adịghị ọcha, ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,*+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndị kwe na ndị ekweghị, nkewa, inwe òtù,