5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.
20 “‘Ma, ihe na-adịghị mụ mma unu mere bụ na unu gbachiri nwaanyị ahụ bụ́ Jezibel+ nkịtị. Ọ na-akpọ onwe ya onye amụma, na-eduhiekwa ndị ohu m ka ha na-akwa iko,*+ ka ha na-erikwa ihe e ji chụọrọ arụsị àjà. Ọ na-akụzikwara ha ihe ndị a.