1 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+ Ndị Efesọs 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu ekwesịghịdị ịna-ekwurịta gbasara ịkwa iko* na ụdị adịghị ọcha niile ma ọ bụ anyaukwu,+ n’ihi na ndị nsọ ekwesịghị ịna-eme otú ahụ.+
18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+
3 Unu ekwesịghịdị ịna-ekwurịta gbasara ịkwa iko* na ụdị adịghị ọcha niile ma ọ bụ anyaukwu,+ n’ihi na ndị nsọ ekwesịghị ịna-eme otú ahụ.+