2 Ndị Kọrịnt 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ihe niile bụ maka ọdịmma unu,+ ka obiọma na-erughịrị mmadụ nke e mere ka ọ mụbaa wee dị ukwuu n’ihi ekele nke ọtụtụ ndị ọzọ na-enye iji wetara Chineke otuto.+
15 N’ihi na ihe niile bụ maka ọdịmma unu,+ ka obiọma na-erughịrị mmadụ nke e mere ka ọ mụbaa wee dị ukwuu n’ihi ekele nke ọtụtụ ndị ọzọ na-enye iji wetara Chineke otuto.+