2 Timoti 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ ihe a mere m ji nọgide na-atachi obi n’ihe niile n’ihi ndị a họọrọ,+ ka ha onwe ha kwa wee nweta nzọpụta ahụ nke metụtara Kraịst Jizọs tinyere ebube ebighị ebi.+
10 Ọ bụ ihe a mere m ji nọgide na-atachi obi n’ihe niile n’ihi ndị a họọrọ,+ ka ha onwe ha kwa wee nweta nzọpụta ahụ nke metụtara Kraịst Jizọs tinyere ebube ebighị ebi.+