6 Ọ bụrụ na anyị nọ ná mkpagbu, ọ bụ maka nkasi obi na nzọpụta unu;+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na a na-akasi anyị obi, ọ bụ maka nkasi obi unu nke na-eme ka unu nwee ike ịtachi obi n’otu ahụhụ ahụ anyị na-atakwa.+
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+