Ndị Efesọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nke a mere, mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji bụrụ onye mkpọrọ+ n’ihi Kraịst Jizọs maka unu ndị mba ọzọ+— Ndị Filipaị 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka m wee mara ya, marakwa ike nke mbilite n’ọnwụ ya,+ kerekwa òkè n’ahụhụ ya,+ nyefeekwa onwe m n’aka ụdị ọnwụ ahụ ọ nwụrụ,+
3 Ọ bụ nke a mere, mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji bụrụ onye mkpọrọ+ n’ihi Kraịst Jizọs maka unu ndị mba ọzọ+—
10 ka m wee mara ya, marakwa ike nke mbilite n’ọnwụ ya,+ kerekwa òkè n’ahụhụ ya,+ nyefeekwa onwe m n’aka ụdị ọnwụ ahụ ọ nwụrụ,+