Ndị Efesọs 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ+ n’ime Onyenwe anyị, na-arịọsi unu ike ka unu na-eje ije n’ụzọ kwesịrị+ òkù ahụ a kpọrọ unu,+ Ndị Efesọs 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+
4 Ya mere, mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ+ n’ime Onyenwe anyị, na-arịọsi unu ike ka unu na-eje ije n’ụzọ kwesịrị+ òkù ahụ a kpọrọ unu,+
20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+