Ndị Rom 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị ahụ o kpebiri tupu oge eruo+ bụkwa ndị ọ kpọrọ;+ ndị ahụ ọ kpọrọ bụkwa ndị ọ kpọrọ ndị ezi omume.+ N’ikpeazụ, ndị ahụ ọ kpọrọ ndị ezi omume bụ ndị o mekwara ka ha dị ebube.+
30 Ndị ahụ o kpebiri tupu oge eruo+ bụkwa ndị ọ kpọrọ;+ ndị ahụ ọ kpọrọ bụkwa ndị ọ kpọrọ ndị ezi omume.+ N’ikpeazụ, ndị ahụ ọ kpọrọ ndị ezi omume bụ ndị o mekwara ka ha dị ebube.+