Ndị Efesọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ họpụtara anyị tupu oge eruo+ ka o doo+ anyị dị ka ụmụ+ nye onwe ya site n’aka Jizọs Kraịst, dị ka o si dị ya ezi mma n’uche,+
5 N’ihi na ọ họpụtara anyị tupu oge eruo+ ka o doo+ anyị dị ka ụmụ+ nye onwe ya site n’aka Jizọs Kraịst, dị ka o si dị ya ezi mma n’uche,+