2 Ndị Tesalonaịka 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, anyị aghaghị ịdị na-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu, ụmụnna anyị ndị Jehova hụrụ n’anya, n’ihi na Chineke họọrọ unu+ site ná mmalite ka e wee zọpụta unu, site n’iji mmụọ nsọ+ doo unu nsọ,+ sitekwa n’okwukwe unu nwere n’eziokwu ahụ.+ 1 Pita 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dị ka Chineke bụ́ Nna bu ụzọ mara,+ ndị e ji mmụọ nsọ doo nsọ,+ ka unu wee bụrụ ndị na-erube isi na ndị e fesara+ ọbara Jizọs Kraịst:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu.+
13 Otú ọ dị, anyị aghaghị ịdị na-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu, ụmụnna anyị ndị Jehova hụrụ n’anya, n’ihi na Chineke họọrọ unu+ site ná mmalite ka e wee zọpụta unu, site n’iji mmụọ nsọ+ doo unu nsọ,+ sitekwa n’okwukwe unu nwere n’eziokwu ahụ.+
2 dị ka Chineke bụ́ Nna bu ụzọ mara,+ ndị e ji mmụọ nsọ doo nsọ,+ ka unu wee bụrụ ndị na-erube isi na ndị e fesara+ ọbara Jizọs Kraịst:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu.+