Jọn 6:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ọ dịghị onye pụrụ ịbịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, bụ́ onye zitere m, adọtaghị ya;+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+ Ndị Rom 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị ahụ o kpebiri tupu oge eruo+ bụkwa ndị ọ kpọrọ;+ ndị ahụ ọ kpọrọ bụkwa ndị ọ kpọrọ ndị ezi omume.+ N’ikpeazụ, ndị ahụ ọ kpọrọ ndị ezi omume bụ ndị o mekwara ka ha dị ebube.+ Ndị Efesọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+
44 Ọ dịghị onye pụrụ ịbịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, bụ́ onye zitere m, adọtaghị ya;+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+
30 Ndị ahụ o kpebiri tupu oge eruo+ bụkwa ndị ọ kpọrọ;+ ndị ahụ ọ kpọrọ bụkwa ndị ọ kpọrọ ndị ezi omume.+ N’ikpeazụ, ndị ahụ ọ kpọrọ ndị ezi omume bụ ndị o mekwara ka ha dị ebube.+
4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+