7 Ọ bụrụkwa na Iwu ahụ nke na-eweta amamikpe ọnwụ+ na nke a kanyere mkpụrụ akwụkwọ ya na nkume+ bịara n’ebube,+ nke mere na ụmụ Izrel enweghị ike ilegide anya n’ihu Mozis n’ihi ebube nke si n’ihu ya na-egbukepụ,+ bụ́ ebube nke a ga-ewepụ ewepụ,
18 Ọ bụ ezie na anyị na-egbukepụ ebube Jehova+ dị ka enyo n’ihu a na-ekpuchighị ákwà, a na-agbanwe+ anyị niile+ inwe otu onyinyo ahụ+ site n’ebube ruo n’ebube,+ kpọmkwem dị ka Jehova bụ́ Mmụọ ahụ na-eme.+
6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè nwupụta n’ọchịchịrị,”+ ya onwe ya enwuwokwa n’obi anyị iji were ihe ọmụma ahụ dị ebube+ banyere Chineke mee ka ìhè dịrị+ na ha site n’ihu Kraịst.+