2 Pita 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe ọ bụ na ike ya nke si n’aka Chineke enyewo anyị ihe niile banyere ndụ+ na nsọpụrụ Chineke+ n’efu, site n’ezi ihe ọmụma banyere onye ahụ nke kpọrọ+ anyị site n’ebube+ na omume ọma.
3 ebe ọ bụ na ike ya nke si n’aka Chineke enyewo anyị ihe niile banyere ndụ+ na nsọpụrụ Chineke+ n’efu, site n’ezi ihe ọmụma banyere onye ahụ nke kpọrọ+ anyị site n’ebube+ na omume ọma.