Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+