Ndị Filipaị 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ana m achụso ihe mgbaru ọsọ+ ahụ iji nweta ihe a na-agbata n’ọsọ,+ bụ́ òkù a kpọrọ ịga eluigwe,+ nke Chineke kpọrọ site n’aka Kraịst Jizọs. 1 Ndị Tesalonaịka 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya. Ndị Hibru 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi+ na nnukwu onye nchụàjà nke anyị na-ekwusa banyere ya,+ ya bụ, Jizọs.
14 ana m achụso ihe mgbaru ọsọ+ ahụ iji nweta ihe a na-agbata n’ọsọ,+ bụ́ òkù a kpọrọ ịga eluigwe,+ nke Chineke kpọrọ site n’aka Kraịst Jizọs.
12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya.
3 N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi+ na nnukwu onye nchụàjà nke anyị na-ekwusa banyere ya,+ ya bụ, Jizọs.