Jọn 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 unu ga-amarakwa eziokwu ahụ,+ eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+ Ndị Kọlọsi 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi olileanya+ ahụ unu nwere, nke e debeere unu n’eluigwe.+ Unu nụrụ banyere olileanya a na mbụ site ná nkwusa e kwusara eziokwu nke ozi ọma ahụ+ 1 Timoti 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-amachibido ịlụ di na nwunye iwu,+ na-enye iwu ka a ghara iri ihe oriri+ Chineke kere+ ka ndị nwere okwukwe,+ ndị makwaara eziokwu ahụ n’ụzọ ziri ezi, jiri inye ekele na-eri. 2 Jọn 2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi eziokwu ahụ nke na-adịgide n’ime anyị,+ anyị ga-ejigidekwa ya ruo mgbe ebighị ebi.+
5 n’ihi olileanya+ ahụ unu nwere, nke e debeere unu n’eluigwe.+ Unu nụrụ banyere olileanya a na mbụ site ná nkwusa e kwusara eziokwu nke ozi ọma ahụ+
3 ndị na-amachibido ịlụ di na nwunye iwu,+ na-enye iwu ka a ghara iri ihe oriri+ Chineke kere+ ka ndị nwere okwukwe,+ ndị makwaara eziokwu ahụ n’ụzọ ziri ezi, jiri inye ekele na-eri.