Ndị Efesọs 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Abụ m onye nnọchiteanya Chineke.+ Ana m ezi ozi ọma e ji maka ya kee m agbụ ígwè. Na-ekpenụ ekpere ka m nwee ike ịna-ezi ozi ọma a n’atụghị egwu, otú m kwesịrị ịna-eme.
20 Abụ m onye nnọchiteanya Chineke.+ Ana m ezi ozi ọma e ji maka ya kee m agbụ ígwè. Na-ekpenụ ekpere ka m nwee ike ịna-ezi ozi ọma a n’atụghị egwu, otú m kwesịrị ịna-eme.