Ndị Efesọs 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+ Faịlimọn 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 kama ime otú ahụ, eji m ịhụnanya na-agba gị ume,+ ebe ị hụrụ ụdị mmadụ m bụ, mụ bụ́ Pọl, nwoke meworo agadi, onye bụkwa onye mkpọrọ+ ugbu a n’ihi Kraịst Jizọs;
20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+
9 kama ime otú ahụ, eji m ịhụnanya na-agba gị ume,+ ebe ị hụrụ ụdị mmadụ m bụ, mụ bụ́ Pọl, nwoke meworo agadi, onye bụkwa onye mkpọrọ+ ugbu a n’ihi Kraịst Jizọs;